Search:

Ịbụ onye ọgbakọ nke The Mother Church

Anyị na-anabata gị nkeọma!

Lee ka osi bụrụ ihe obi ụtọ, ihe agbamume, na ihe dị mkpa ịna atule, ya bụ isoro ndi ọzọ no gburu-gburu ụwa ndi bụ ndi ọgbakọ nke The Mother Church, The First Church of Christ Scientist!

Ebumnuche eji hiwe The Mother Church bụ ka o wetara uwa ogwugwo. Ọ bụrụ na mmụọ nke ọlụa nemetụta gị nke uku, biko mara na-achọrọ gị n’ọlụa. Ị bụ onye ọgbakọ nakwalite madụ nịịle dịka osi akwalite otu mmadụ. 

“N’obi ọcha ọdịm ka mbụ otu onye n’ime ezinụlọ nke choọchị n’enweghị oke”.


“So na ntọala nke jikọtara mụ na Kristen Sayensi nke gọziworom karịa ka ọnụ pụrụ ikwu!”


“Ọ bụ oke pụrụ iche ịbụ onye ọgbakọ nke The Mother Church, na iso na ezinụlọ anyị zuru ụwa ọnụ nke ndị na-eche echiche ma n’ alụ ọlụ n’ụzọ nke ime mmụọ…”

Ntupe niile weebụ ndị a ga-amalite njem gị ịbụ onye ọgbakọ. Ha dabere n’akwụkwọ ntuziaka nke The Mother Church (Manual of The Mother Church), nke Mary Baker Eddy dere, ma ị ga-esonye kwa n’ime ihe nke onye ọbụla nke bụ onye ọgbakọ nke The Mother Church jiri obiụtọ na olileanya buru gị ụzọ mee.

Ịdị na njikere ịmalite?

Ịkwado ịbụ onye ọgbakọ

Ihe ị ga-ama dịka ị n’eche echiche ịbụ onye ọgbakọ.

HỤ IHE NDI GEME KA ITOZUO-OKE

Idebata akwụkwọ ịbụ onye ọgbakọ

Etu ịgesi edejupụta akwụkwọ gị ma zitere anyị ya.

HỤ MPE MPE AKWỤKWỌ NIILE


Ajụjụ ndi anajụkarị maka ịbụ onye ọgbakọ

Ajụjụ niile ịjụrụ na mbụ ka-azara n’ebe a.

HỤ AJỤJỤ NDI ANA-AJỤKARỊ


Ịbịaghachị ọzọ ịbụ onye otu The Mother Church

Ịna alaghachi ịbụ onye ọgbakọ mgbe oge ụfọdụ gasịrị isi na ya we pụa? Malite n’ebe a.

ỊBỊAGHACHI


Ibụrịị onye ọgbakọ?

Gwa anyị ihe banyere gị m’ọbụ kwanụ mee ka ihe i gwara anyị n’oge gara-aga dịrị ka ọdị ugbua ka anyị jiri ya n’ezitere gị ọzị.

MEZIE IHE BANYERE GỊ DỊKA ONYE ỌGBAKỌ