Search:

Ndị ọgbakọ pụrụ apụ ma mesia laghachi

Ọ bụrụ na ọdiwo anya ịkwụsịrị ịbụ onye ọgbakọ ma chọ ịlaghachi na The Mother Church, obi dị anyị ụtọ ị nabata gị ọzọ, ma n’akpọ gị ka idebata akwụkwọ ọzọ. Ụwa chọrọ gị chọkwa echiche ọma nke ịna-ewebata nime ya! Ị ga-edejụ otu nime mpe mpe akwụkwọ ahụ nke dịrị ndi nedebata akwụkwọ nke mbụ.

Maka ntuzi aka agbakwunyere banyere ịlaghachi ịbụ onye ọgbakọ, bikọ gụa “Ndi ọgbakọ ndi pụrụ apụ ma mesia laghachi”, Edemede nke Asaa, Agba nke mbụ, n’akwụkwọ ntuziaka nke The Mother Church (Manual of The Mother Church) nke Mary Baker Eddy dere (p. 38).

HỌRỌ MPE MPE AKWỤKWỌ MAKA ISONYE N’OGBAKỌ

Ọzọ-anyị ji obi ụtọ anabata gị!

Ihe ole na ole ị ga-amata:

Ọ bụrụ na odoghị gị anya na ịbụ onye ọgbakọ, m’ọbụ kwanụ ọbụrụ na onwere ajụjụ ndi ịchọrọ ijụ, anyị pụrụ inyere gị aka! Biko kpọturu anyị na clerk@christianscience.com.