Search:

Mpe mpe akwụkwọ pụrụiche

Jiri Mpe mpe akwukwo pụrụ iche m’ọbụrụ na:

  • Ị mụwo ihe ọmụmụ nke praịmarị klaasị n’aka onye nkuzi nke Kristen Sayensi.

  • Onye nkuzi gị agaghị ebinye aka ya na mpe mpe akwụkwọ gị n’ihi otu nime ihe ndia edere n’akwụkwọ ntuziaka Chọọchi.

Ntuzuaka niile

  • Bipụta mpe mpe akwụkwọ PDF ahụ.

  • M’ọbụ:

    • Dejuo mpe mpe akwụkwọ ahụ n’igwe komputa ma bipụta ya.

    • M’ọbụ kwanu bipụta mpe mpe akwụkwọ ahụ ma jiri aka dee ya.

  • Jiri aka gị bịanye aka na mpempe akwụkwọ ebipụtara. (Adịghị anabata mbinye aka edere n’Ígwè kọmpụta).

  • Nye mmadụ atọ ndi ọgbakọ The Mother Church ndi maara gị nkeọma ka ha lee akwụkwọ idere, ma tinye aha ha na ya dịka ndi n’akwado gị.

  • Mgbe mmadụ atọ ahụ binyechara aka ha na mpe mpe akwụkwọ ahu, ziga ya dika leta nye Ode akwụkwọ nke The Mother Church m’ọbụ kwanụ scana ma ziga ya na clerk@christianscience.com.

Ozuwo! Mgbe ọbụla anyị tulesịrị akwụkwọ idetara, aga-anabata gị n’oge ọzọ ana-anabata ndi mmadu, m’ọbụghị n’ọnwa Mee/June ya abụrụ n’onwa Nọvemba.