Search:

Mpe-mpe akwụkwọ nke Abụa

Jiri mpe-mpe akwụkwọ nke abụa m’ọbụrụ na:

  • Igabeghị ọmụmụ ịhe nke praịmarị klaasị gị na nke onye nkuzi Kristen Sayensi.

Ntuzuaka niile

  • Bipụta mpe mpe akwụkwọ PDF ahụ.

  • M’ọbụ:

    • Dejuo mpe mpe akwụkwọ ahụ n’igwe komputa ma bipụta ya.

    • M’ọbụ kwanu bipụta mpe mpe akwụkwọ ahụ ma jiri aka dee ya.

  • Jiri aka gị bịanye aka na mpempe akwụkwọ ebipụtara. (Adịghị anabata mbinye aka edere n’Ígwè kọmpụta).

  • Ọbụrụ na ịbụ nwatakịrị n’obodo gị, ka onye mụrụ gị m’ọbụ onye ndu gị binye aka n’akụkụ mpe mpe akwụkwọ ahụ ebe ana-enye ikike.

  • Nye onye ọgbakọ nke The Mother Church onye maara gị nkeọma mpe-mpe akwụkwọ gị ka ọtule ịhe idere: ha ga-ebinye aka ha na ya dịka onye na-akwado gị.

  • Ọ bụrụ na onye ahụ nakwado gị bụ onye nkuzi nke Kristen Sayensi (C.S.B.), ha ga-ebinye aka ha ma zipu ya dịka leta m’ọbụ scana ya ma zipu ya dịka email nye Ode akwukwọ nke The Mother Church.

  • Ọ bụrụ na onye ahụ nakwado gị abụghị onye nkuzi nke Kristen Sayensi (C.S.B.), ha ga-bịanye aka ha, zipuru onye nkuzi Kristen Sayensi akwụkwọ gị ka ọgbakwunye aha ya. Onye nkuzi ahụ ga-alụ ọlụ dịka onye nke abụa binyere aka ya ma zipu ya dịka leta m’ọbụ scana ya ma zipu akwụkwọ gị dịka email nye ode akwụkwọ nke The Mother Church.

Ozuwo! Mgbe ọbụla anyị tulesịrị akwụkwọ idetara, aga-anabata gị n’oge ọzọ ana-anabata ndi mmadu, m’ọbụghị n’ọnwa Mee/June ya abụrụ n’onwa Nọvemba.