Search:

Mpe mpe akwụkwọ nke mbụ

Jiri mpe mpe akwụkwọ nke mbụ ọbụrụ na:

  • Ị nwetala nkuzi nke praịmarị klaasị gị site n’aka onye nkuzi Kristen Sayensị.

  • Onye nkuzi gị ga-ebinye aka n’akwụkwọ idetara.

Ntuzuaka niile

  • Bipụta mpe mpe akwụkwọ PDF ahụ.

  • M’ọbụ:

    • Dejuo mpe mpe akwụkwọ ahụ n’igwe komputa ma bipụta ya.

    • M’ọbụ kwanu bipụta mpe mpe akwụkwọ ahụ ma jiri aka dee ya.

  • Jiri aka gị bịanye aka na mpempe akwụkwọ ebipụtara. (Adịghị anabata mbinye aka edere n’Ígwè kọmpụta).

  • Nye onye Nkuzi Kristen Sayensi mpe mpe akwụkwọ gị ahụ.

  • Gwa onye nkuzi gị ka otinye aha ya ma zigara Ode akwụkwọ nke The Mother Church mpe mpe akwụkwọ gị ahụ dịka leta m’ọbụ scana ma zipu ya dịka email nye clerk@christianscience.com.

Ozuwo! Mgbe ọbụla anyị tulesịrị akwụkwọ idetara, aga-anabata gị n’oge ọzọ ana-anabata ndi mmadu, m’ọbụghị n’ọnwa Mee/June ya abụrụ n’onwa Nọvemba.